Mgbe ndi n'eche Aturu n'eche
Mgbe ndi n'eche Aturu n'eche
Aturu n'abali-i,
Mo-ozi wee bia guzoro ha nso
ebube wee mu-baa
A-tu-la egwu ka o siri
ka egwu n'atu ha-a
Ozi oma nke oke onu
ka m n'ezi unu taa-a